Mwepụ Ego Enyemaka: Kansụl Akụ Na Ụba Naijiria Kwadoro Nkesa Fatịlaịza
Kansul na-ahụ maka akụ na ụba bụ National Economic Council (NEC) etinyela nkwado ya n'atụmatụ nke gọọmentị etiti…
Sineti Chọrọ Nkwusịọrụ Tender Nke TCN Maka Mita Ọkụ Latrik
Sineti Naijiria agwala Gọọmenti etiti ka ha kwụsị ngwa ngwa Transmission Company of Nigeria (TCN) Tender for World…
Ihe Karịrị Ndị Na-Eyi Ọha Egwu Asatọ Enyefeela Ndị Agha Onwe Ha
Ihe karịrị ndị Boko Haram/Islamic State of West Africa Province asatọ enyefeela ndị agha Operation HADIN KAI onwe…
Ndị Omebe Iwu Ga-Enyocha Mmanụ Ụgbọ Elu Adịgboroja
Ụlọ ndị nnochite anya ekpebiela ime nnyocha maka mmanụ ụgbọ elu adịgboroja, ihe egwu njem ụgbọ elu jikọtara ya,…
Akụ Na Ụba: Onyeisiala Tinubu Na-Aga N’Ihu Ige Ndụmọdụ
Onyeisiala Naijiria, Bola Tinubu anọgidego na-enwe mkparịta ụka ya na ndị ọkachamara ka ha ga-esi nweta akụ na ụba…
Osote Onyeisiala Shettima Nọrọ N’isi Ọgbakọ Nigeria Economic Council
Nzukọ nke National Economic Council, NEC, amalitela na Council Chambers nke Presidential Villa, Abuja, ebe osote…
Onye isi ala Tinubu na-ekele ndị Alakụba maka afọ ọhụrụ Alakụba
Onyeisiala Naijiria bụ Bola Ahmed Tinubu kelere ndị Alakụba nọ na Naịjirịa na n'ụwa niile maka ịhụ afọ ọhụrụ…
Putin agaghị esonye ọgbakọ otu Brics – Gọọmentị mba Saụt Afrịka
Gọọmentị mba Saụt Afrịka ekwuola na onyeisiala Russia bụ Vladimir Putin agaghi esonye ọgbakọ Brics na-abịa n’ọnwa…
Gọọmentị Tanzania nyere iwu ka ọ kwụọ ụlọ ọrụ Australia ihe karịrị nde $100
Ụlọ ọrụ International Center for Settlement of Investment Disputes, ICSID enyela iwu ka gọọmentị Tanzania kwụọ ihe…