Nzukọ AU: Nigeria na-achọ nkwado ndị ọzọ maka ndị a chụpụrụ n’ebe obibi ha.
Onye isi ala Naijiria, Muhammadu Buhari akpọọla oku maka ịgbakọ ọnụ na ntinye aka n'ịkwalite nhụjuanya nke ndị!-->!-->!-->…
Ụbọchị ahụike mba ụwa: Nwanyị mbụ kpọrọ oku maka imekọ ihe n’ike
Nwunye onye isi ala Naijiria, Oriakụ Oluremi Tinubu, akpọọla oku maka mmekorita siri ike n'etiti ndị na-ahụ maka…
VON Forum 2026 na-akọwapụta ndị isi ọchịchị Democratic Nigeria na ECOWAS
VON Forum 2026 na-akọwapụta ndị isi ọchịchị Democratic Nigeria na ECOWAS
Voice of Nigeria (VON), na mmekorita ya…
Tarị Naịra 3.3 Tinubu kwadoro maka ngalaba ọkụ latrik, ọ ga-eme ka ọkụ na-enwu oge…
Onyeisiala Bola Tinubu akwadola atụmatụ iji kwụchapụ ụgwọ niile e jikọrọ ngalaba na-ahụ maka ọkụ latrik, site…
FRCN na 75: Onye isi ala Tinubu na-agba ume ka eweghachite nkwa
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu agwala ụlọ ọrụ Federal Radio Corporation of Nigeria (FRCN) ka ha kwụsie ike n'ịgbasa…
Osote onye isi okwu katọọ mwakpo Jos, na-achọ ikpe ziri ezi
Osote onye na-ekwuchitere ụlọ omebe iwu bụ Maazị Benjamin Kalu akatọọla ajọ mwakpo a wakporo ndị Angwan Rukuba dị…
Onye isi ala Tinubu kwere nkwa ikpe ziri ezi maka ndị Plateau na Kaduna wakporo Kaduna
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu ekwela ndị obodo obi na ndị ọrụ nchekwa ga-akpọta ndị mere ogbugbu a na steeti Plateau…
Lee ihe Onyeisiala Bola Tinubu kwuru na nnukwu ọgbakọ APC
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu ekwela nkwa ịhụ na gọọmenti rụụrụ ndị Naịjirịa ọrụ ma weta ezi ọganihu nye ụmụafọ…
Ihe anyị ma maka mwakpo e mere na Plateau steeti dịka gọọmenti tinyere mmachi abalị abụọ
Gọọmenti Plateau steeti entinyela mmachi abalị abụọ na mpaghara ọchịchị ime obodo Jos north dịka e mere mwakpo…
Mmepe EBIC Maka ụmụ akwụkwọ Naijiria imebe oru
(EIBIC), nke Gọọmenti Naijiria malitela nke ebumnuche ya bụ ime ka ụmụ akwụkwọ Naijiria ghọọ ndị na-emepụta ọrụ…
Minista nchedo na agha kwere njwa irusi oru Ike.
Christopher Musa Onye Minista Maka Agha na Nchedo nke Naijiria, (onye agha lara ezumike nká), ekwughachila nkwado…