Egwuriegwu Osimhen na-aga n’ihu na mgbake na Naijiria. Chigo Oct 27, 2023 0 Onye ọtuegwuregwu bọọlụ Napoli Victor Osimhen nọ na Naijiria na-aga n'ihu na mgbake ya na mmerụ ahụ ọ nwetara n'oge…
Ahụike Ndị ọkachamara na-arụkọ ọrụ ọnụ kwuru ka akwụsị ịṅu ogwu etu ekwesighi ekwesi na… Chigo Oct 27, 2023 0 Onye isi oche nke National Drug Law Enforcement Agency (NDLEA), General Buba Marwa RTD, bụ onye mere nkwupụta a na…
Ọrụ ugbo na gburugburu ebe obibi ASA 2023: Sterling Bank enyefere N1bn nye ndị na-emepụta nri>oru ugbo. Chigo Oct 27, 2023 0 Sterling Bank na-ekwu na ọ na-enye ndị ọrụ ugbo na-emepụta ihe otu ijeri naira na nnọkọ Agric Summit Africa, ASA,…
ejije na njem nlegharị anya Onye ejije Nollywood a ma ama bụ Charles Okafor na ya alọghachila ọzọ. Chigo Oct 27, 2023 0 Charles Okafor bụ onye ejije Nollywood a ma ama nakwa onye na-ahazi ejije. Ọ chawapụtara n'agbata afọ 1995 na…
Mba ụwa Onye isi ala China mbụ bụ Li Keqiang anwụọ ka ọ gbara afọ iri isii na asatọ. Chigo Oct 27, 2023 0 Onye isi ala China mbụ bụ Li Keqiang anwụọ ka ọ gbara afọ iri isii na asatọ.
Isiokwu Gọvanọ Radda na-achọkwu ndị agha na steeti Katsina. Chigo Oct 27, 2023 0 Gọvanọ Katsina steeti bụ Dọkịta Dikko Umar Radda akpọọla oku ka e nyekwuo ndị agha na steeti ahụ. O kwuru nke a…
Ahụike Ndị NDLEA ewepụtala usoro ije n’ ụlọ akwụkwọ na-arụkọ ọrụ iji luso iji ọgwụ ike ọgụ. Chigo Oct 20, 2023 0 Ndị NDLEA ewepụtala usoro ije n’ ụlọ akwụkwọ na-arụkọ ọrụ iji luso iji ọgwụ ike ọgụ.
Ọrụ ugbo na gburugburu ebe obibi Steeti Anambra :Maazị Jude Nwankwo, agwala ndị ọrụ ugbo ka ha malite iweta ihe ubi. Chigo Oct 20, 2023 0 Steeti Anambra : Maazị Jude Nwankwo, agwala ndị ọrụ ugbo ka ha malite iweta ihe ubi
Ndọrọndọrọọchịchị Ụlọikpe Kasị Elu na-edobe Mọnde maka mkpesa Atiku na-ama mmeri onyeisiala Tinubu aka. Chigo Oct 20, 2023 0 Ụlọikpe Kasị Elu na-edobe Mọnde maka mkpesa Atiku na-ama mmeri onyeisiala Tinubu aka.
Afịrịka Ndị agha nọ n’ọchịchị na mba Niger gbochiri Mohammed Bazoum ịgbapụ ọsọ. Chigo Oct 20, 2023 0 Ndị agha nọ n'ọchịchị na mba Niger gbochiri Mohammed BazoumM ịgbapụ ọsọ.