Take a fresh look at your lifestyle.

Ndị NDLEA ewepụtala usoro ije n’ ụlọ akwụkwọ na-arụkọ ọrụ iji luso iji ọgwụ ike ọgụ.

Tunde Akanbi, Ilorin dere ya na bekee.

0 478

Ndị NDLEA ewepụtala usoro ije n’ ụlọ akwụkwọ na-arụkọ ọrụ iji luso iji ọgwụ ike ọgụ.

Ụlọ ọrụ National Drug Law Enforcement Agency (NDLEA) steeti kwara  ekwupụtala atụmatụ ha na ụlọ akwụkwọ sekọndrị dị na steeti ahụ iji na-alụso ọgwụ ike ọgụ site n’iguzobe ọgbakọ ụlọ akwụkwọ War Against Drug Abuse (WADA).

Ụlọ ọrụ ahụ mere ka ọha na eze mata nke a n’ọgbakọ e nwere.

Dị ka akụkụ nke ntụnye ahụ onye ọchịagha steeti Kwara bụ Ibrahim Mohammed Bashir nyere, o kwuru na mkpa ọ dị ịtọlite ọgbakọ WADA dịka akụkụ nke mmemme  ọzọ n’ụlọ akwụkwọ sekọndrị iji belata oke ọgwụ ike n’etiti ndị ntorobịa.

Leave A Reply

Your email address will not be published.