Akụkọ na ewuewu Popu pụtara n’Ista Sọnde mgbe ọrịachara ọrịa siri ike CHIDI IGWE Apr 20, 2025 0 Onyeisi ụka Katọlik n’ụwa niile Popu Francis apụtala maka inye ngọzị Ista Sọnde n’ogige St Peter dị na Vatican, ebe…
Afịrịka A hụla ụkọchukwu US a tọọrọ n’ụlọ ụka mgbe ọ na-agbasa ọzịọma na Saụt Afrịka CHIDI IGWE Apr 16, 2025 0 A hụla ụkọchukwu Amerịka bụ Josh Sullivan a tọọrọ n’ụlọ ụka na Saụt Afrịka oge ọ na-agbasa ozi ọma n’izuụka…
Azụmahịa Chaịna adọọla aka na ntị banyere mmetụta tarifu Onyeisiala Trump agbanyeghị uto ha CHIDI IGWE Apr 16, 2025 0 Chaịna adọọla aka na ntị banyere mmetụta tarifu Onyeisiala Donald Trump tinyere na mbubata si mba dị iche iche…
Akụkọ na ewuewu Seun Kuti na-efe 2025 Coachella na arụmọrụ Afrobeat na-enwu ọkụ CHIDI IGWE Apr 16, 2025 0 Kpakpando Afrobeat ama ama Seun Kuti mere n'oge na-adịbeghị anya na Coachella, otu n'ime mmemme egwu ụwa kachasị…
Ahụike NAFDAC na-ama ndị Naijiria aka na ntị gbasara ọgwụ adịgboroja na-ekesa CHIDI IGWE Apr 16, 2025 0 Ụlọ ọrụ National Agency for Food and Drug Administration and Control, NAFDAC, n'ụbọchị Tuzdee, mere ka ọha na eze…
Akụkọ na ewuewu Naijiria kwuputara ụbọchị ezumike emume Ista CHIDI IGWE Apr 16, 2025 0 Gọọmenti Naịjirịa ewepụtala Fraịde, abalị iri na asatọ na Mọnde, abalị iri abụọ na otu n'ọnwa Eprel, afọ 2025 ka ọ…
Akụkọ na ewuewu Nsogbu ọzọ adapụtara n’etiti NBA na Onye ọchịchị Rịvas Steetị bụ Ibas CHIDI IGWE Apr 16, 2025 0 Otu jikọtara ndị ọkaiwu na Naịjirịa bụ Nigeria Bar Association (NBA) na onye ọchịchị gbatagbata na-achị Rịvas…
Akụkọ na ewuewu Etu o si kpọtụọ na mmemme Ụzọiyi n’ Uke, Steeti Anambara CHIDI IGWE Apr 16, 2025 0 Na nsonso a, ama Ositaosili n'Uke dị n’Anambara steeti kpọtụrụ akpọtụ dịka ụmụafọ obodo ahụ n’ọha na n’ụzọ lọtara…
Afịrịka Ndịagha RSF ekwupụtala mmalite ọchịchị ọzọ na Sudan CHIDI IGWE Apr 16, 2025 0 Ndịagha nnupụisi kwuru na ha amalitela ọchịchị ga-agba gọọmentị ndịagha Sudan mgba, mgbe ọ gachara afọ abụọ…
Akụkọ na ewuewu Lee ihe na-eme n’etiti Peter Obi na Gọvanọ Benue steeti bụ Fada Hyacinth CHIDI IGWE Apr 16, 2025 0 Peter Obi bụbu Gọvanọ Anambra steeti ma bụrụkwa onye ji bụ otu ndọrọndọrọ ọchịchị Lebọ patị zọọ ọkwa Onyeisiala…