Take a fresh look at your lifestyle.

Asọmpi Copa del Rel dị n’etiti Real Madrid na Laganas Mbappe na Bellingham agaghị eso

0 150

Onye nkụzi otu egwu bọọlụ Real Madrid bụ Carlo Ancelotti, ekwuola na Kylian Mbappe na Jude Bellingham agaghị eso n’asọmpi Copa del Rey agba na-esote nke na-esote nke ịkpeazụ dị n’etiti ha na otu egwu bọọlụ Laganas.

Kylian Mbappe na Jude Bellingham esonyela Eduardo Camavinga, David Alaba, Antonio Rudiger, Eder Militao na Dani Carvajal bụ ndị meruru ahụ kemgbe.

Mbappe gbara afọ iri abụọ na isii bụ nwaafọ mba Fransị enyela gọọlụ iri abụọ na otu nime asọmpi iri atọ na otu o sonyere na ya kemgbe o si PSG bata Real Madrid ebe Bellingham bụ naanị gọọlụ iri nime asọmpi iri atọ na otu ya na Real Madrid.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *