Take a fresh look at your lifestyle.

Ide mmiri kpara mkpa mkpa na Somalia.

0 467

Onyeisiala Somalia kwupụtara  na   Ihe karịrị otu nde mmadụ agbapụla n’ike n’ike n’ihi idei mmiri nke oke mmiri ozuzo kpatara na Somalia kemgbe ọtụtụ izu .

Igwe mmiri na-ezo na mpaghara Afrịka na-eche oke mmiri ozuzo na idei mmiri jikọtara ya na ihu igwe El Nino, nke gburu ọtụtụ mmadụ ma kpatara nnukwu mgbapụ, karịsịa na Somalia, ebe oke mmiri ozuzo mebiri àkwà mmiri na idei mmiri jupụtara ebe obibi.

Onye isi ala ahụ dọkwara aka na ntị megide mmụba nke ọrịa.

 

 

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *