NEMA gwara Kwara steeti maka ide mmiri na-abịa
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ihe mberede na mba (NEMA), Minna Operation Office, agwala ndị Kwara maka ide mmiri na-abịa n'afọ a. Nke a dị n'akwụkwọ ozi onye isi ụlọ ọrụ NEMA na Minna, Oriakụ Zainab…