Take a fresh look at your lifestyle.
independence

Ndị dọkịta akwụsịla abụbụọrụ ha malitere kamgbe otu izuụka

0 89

Otu jikọtara ndị dọkịta na Naịjirịa akwụsịla abụbụọrụ ịdọ aka na ntị ha malitere ịgba kamgbe Wenesde abali iri na asaa nke onwa Mee, 2023.

Onyeisi ha bụ Emeka Orji gwara ndị ntaakụkọ na kagburu nke a ruo izuụka abụọ maka nkwekọrịta ha na gọọmentị nwere n’ụbọchị Fraịde.

Ọ gara n’ihu kwuo na ndị dọkịta ga-ezukọ ọzọ n’ọnwa Juun iji tụlee etu nkwekọrịta ahụ si aga ma kpebie ihe ọzọ ha ga-eme.

Cheta na ndị dọkịta malitere ịgba abụbụọrụ a maka ihe dị iche iche gụnyere akwụghị ha ụgwọ ọnwa nakwa ihe ndị ọzọ.

 

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.