Take a fresh look at your lifestyle.

 Ugandan FM: na-agwa Moscow ka ọ tụlee ọnọdụ ihe isi ike nke mba AfriKa.

HAUWA MUSTAPHA DERE YA NA BEKEE.

0 302

Ugandan FM: na-agwa Moscow ka ọ tụlee ọnọdụ ihe isi ike nke mba AfriKa.

Mịnịsta mba ofesi Uganda enweela nzụkọ dị elu  ya na onye Russia Sergei Lavrov maka nkwekọrịta  maka akuku ubi nke si mba Ukraine.

Nzuko a na Moscow, Jeje Odongo, gwara ndị nta akụkọ jikọrọ ọnụ  ka mba Russia leba anya makana “ọtụtụ mba Afrika, bụ́ ndị na-adabere na ọka wit na achịcha si mba Ukarine.”

“Ọtụtụ mba Africa, karịsịa n’ebe ugwu Africa, na-adabere na ọka, karịsịa ọka wit na achịcha. Anyị ghọtara ọnọdụ ha. Ma anyị chere na ihe ọ bụla ekwesịrị ime, kwesịrị ka e mee ya maka ọdịmma nke ndị nọ ná mkpa .Odongo kwuru na ọgbakọ akụkọ.

Sergey Lavrov kwuru na ọnwa abụọ na-abịa n’ihu ga-enyere aka ikpebi ọdịnihu nkwekọrịta a nke na-enye Ukraine ohere ibuga ọka n’Oké Osimiri Ojii.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *