Take a fresh look at your lifestyle.

Ndị omeiwu na ebinye aka ka-akwụsị Prime Minister na Libya ọrụ

0 355

Ndị omeiwu mba Libya dị n’ọwụwa anyanwụ akwadola ịtụtu onye isi ala Fathi Bashagha ma were Mịnịsta ego ya bụ Osama Hamada dochie ya.                Akụkọ na-ekwu na Maazị Bashagha were ọkwa n’afọ gara aga mana enweghị ike ịdochi onye isi ọchịchị nwa oge nke gọọmentị UN nabatara, Abdulhamid al-Ddeibah, nke dabere na isi obodo, Tripoli.                                                                                                                                                                   Ndị omeiwu ọwụwa anyanwụ kwuru na ikike Mazi. Dbeidah agwụla na onwa Disemba afo 2021 ka ebigharịrị ntuli aka mba.                                     Kemgbe ahụ enwere esemokwu n’etiti ndị na-akwado ndị nwoke abụọ a – nke kachasị mgbe Maazị Bashagha gbalịrị ma ghara ịbanye Tripoli na May nke afọ gara aga.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *