Take a fresh look at your lifestyle.

Otu ọnwa kamgbe agha malitere na mba Sudan

0 382

Taa bụ ụbọchị iri ise nke ọnwa Mee 2023 ka o mere otu ọnwa kamgbe ọgụ malitere na mba Sudan, dịka otu ndị agha abụọ na mba ahụ na-ebuso onwe ha agha.

Khartoum, isi obodo Sudan bụzi ebe agha kuriri, ụlọ ogbunigwe gbariri, okporoụzọ tọgbọ chakoo, ndị mmadụ nọ n’ahụhụ na-enweghị ihe oriri maọbụ enyemaka ahụike bụzi ihe e ji mara obodo ahụ ebe ihe ruru mmadụ nde ise bibu.

Akụkọ a bụ nchịkọta ihe merela n’obodo Khartoum nke mba Sudan n’ime otu ọnwa kamgbe ọgụ a malitere.

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.