Take a fresh look at your lifestyle.

ỌFỌ DIKA IKIKE.

Chigo dere ya.

0 225

ỌFỌ DIKA IKIKE.

Ọfọ bụ osisi pụrụiche maka na ndị Igbo na-akwanyere ya ugwu nke ukwuu. Ndigbo nyere ọfọ ikike dị egwu dịka ikike e ji ekwu eziokwu, ikike e ji ahụ na anaghị emegbu mmadụ.

Ọfọ bụ ihe a na-ahụ anya a na-eji na-egosipụta eziokwu maọbụ nkwekọrịta n’etiti ndị Igbo.

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.