Take a fresh look at your lifestyle.
independence

Onye eze Anambra steeti ga-eme emume afọ iri abụọ ọ nọgoro n’ oche eze.

Tochukwu Ifejika dere ya na bekee.

0 367

Onye eze Anambra steeti ga-eme emume afọ iri abụọ ọ nọgoro n’ oche eze.
Obi nke Onitsha, Igwe Nnaemeka Achebe, ga-eme emume iri abụọ n’oche eze (Iru-Ofala) nke alaeze Onitsha.
Nke a mere ka a mara na ọgbakọ nta akụkọ nke Chief Mike Areh, onye isi oche kọmitii na-ahụ maka ọrụ nke Ofala, na Tọzdee iji mee emume ahụ.

Leave A Reply

Your email address will not be published.