Idemmiri ka na-akpa ike na mpaghara Ogbaru nakwa ebe ndị ọzọ dị n’Anambra Steetị kamgbe ịzuụka ole ma ole ọ malitere.
mmiri etojuola ọtụtụ ụlọ obibi, ụlọahịa, ụlọakwụkwọ, ọrụ ugbo nakwa okporoụzọ ma rie ụfọdụ ebe ndị e ji mere ọdọ ndị gbara ọsọ ndụ a kpọrọ IDP camp.
Leave a Reply