Take a fresh look at your lifestyle.

U-23 Eagles akwadowela na Ibadan maka izute ndi nke mba Tanzania

0 724

Otu egwuriegwu U-23 nke ala Naijiria amaliela ikwdo maka asdompi itozu oke nke iko Africa Cup of Nations,bu nke ga adi na etiti ha mba Tanzania na Ibadan taa.

Ndi egwu boolu mejuputara mmadu iri ato na abuo nke onye ndu ha bu,Coach Salisu Yusuf nakwa ndi ozo ga amalite egwuriegwu na ruo mgbe aga ahoro ndi ka nma maka asompia.

Leave A Reply

Your email address will not be published.