Take a fresh look at your lifestyle.

Odoziaku Soludo akpola oku ka enye ndi ntorobia ohere

0 719

Nwunye aka na achi Steeti Anambra bu, Nonye Soludo, kwuru na ochichi di ya bu, Okanmuta Chukwuma Soludo,na enya ndi ntorobia Anambra ohere ka anu olu ha na ochichi di ugbua nakwa na odi n’ihu.

Nonye Soludo, mere ka amata nkea na Awka dika okwuru na ndi ntorobia nwere ihe nile achoro iji meek a obodo di nma,ma kwuo nan di ntorobia Anambra na agba mbo ime ka Steetia di nma.

Okwuru na ochichi di ya na aruko oru ha nan di ntorobia iji meek a obodo di nma karie ka odi na mbu.

Okwuru mkpa odi ka goomenti ala Naijiria nye ndi ntorobia nakwa umunwanyi ohere ochichi.

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.