Take a fresh look at your lifestyle.

Emume ncheta mba abụọ  nwere  onwe ha dakọrọ  n’abalị mbụ nke ọnwa Ọktọba.

Timothy Choji, Abuja dere ya na bekee.

0 760

Emume ncheta mba abụọ  nwere  onwe ha dakọrọ  n’abalị mbụ nke ọnwa Ọktọba.

Onyeisiala Muhammadu Buhari na onye ogbo ya bụ Xi Jinping nwere mkparịta ụka obi ụtọ n’emume ncheta mba abụọ ahụ nwere  onwe ha dakọrọ  n’abalị mbụ nke ọnwa Ọktọba.

Ebe Naijiria na-eme emume afọ iri isii na abụọ, maka China ọ bụ nke iri asaa na atọ.

Leave A Reply

Your email address will not be published.