Take a fresh look at your lifestyle.

Onye omebe iwu gọnarịrị ịbụ onye otu ndọrọndọrọ ọchịchị abụọ.

Gloria Essien, Abuja.

0 559

 

Onye otu ụlọ omebe iwu, Hon. Mark Terseer Gbillah agọọla ebubo na ya so na pati abụọ na ndọrọ ndọrọ ọchịchị ma na-asọ mpi n’okpuru otu.

O kwuru na ebubo ndị ahụ bụ ụgha, nke a kpara akpa, obi ọjọọ, enweghị ihe ndabere na echiche efu nke ndị omempụ na echiche rụrụ arụ nke ndị  na emegide ya na ndị na-akparị ya.

Onye omebe iwu ahụ kwukwara na ebubo a bụkwa ebumnuche ime ka ndị na-akwado ya kụda mmụọ site n’ịgbalị iwetu  ọkwa ya na inye onye iro ya ohere I karị ya na ntuli aka.

Leave A Reply

Your email address will not be published.