Take a fresh look at your lifestyle.

Onye isi ala Buhari ahọpụtala Dembos ka ọ bụrụ onye isi NTA.

Aisha John-Mark dere ya na bekee.

0 375

Onye isi ala Buhari ahọpụtala Dembos ka ọ bụrụ onye isi NTA.

 

Onye isi ala Muhammadu Buhari ahọpụtala Maazị Salihu Abdulhamid Dembos ka ọ bụrụ onye isi na-ahụ maka ụlọ ọrụ telivishọn Nigeria (NTA).

Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa ozi na omenala, Alhaji Lai Mohammed, kwuputara ya   na Abuja n’ụbọchị Wednesde.

O kwuru na nhọpụta a bụ afọ atọ na nke mbụ.

Ruo oge nhọpụta ya, Mr. Dembos bụ onye isi nchịkwa, Marketing, nke NTA.

Ọrụ Mr. Dembos dị ka ọkachamara mgbasa ozi na-agbasa ihe karịrị afọ 20.

Ọ rụrụ ọrụ dịka onye isi njikwa ụlọ ọrụ NTA na ngalaba  abụọ, ya bụ na Lokoja na Kano.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *