Take a fresh look at your lifestyle.

“Ọrịa na-efe efe na-ebelata mmepụta nduku na Naijiria” – Gọvanọ Steeti Plateau.

AMAKA NLIAM DERE YA NA BEKEE.

0 613

Gọvanọ Simon Lalong nke Steeti Plateau , Northern Nigeria, akpọkuola Gọọmenti etiti ka ọ gbanarị nsogbu nke ọrịa na-ebelata mmepụta mkpụrụ nduku egwu na ọnụ ahịa ya na mba ahụ.
Lalong kpọrọ oku a na nzụkọ a na-enwe oge niile nke iri anọ na ise nke otu National Council on Agriculture and Rural Development na isiokwu ya bụ “Ime ka usoro mmepe nke ọnụ ahịa ọrụ ugbo siri ike maka nchekwa nri na mmepe akụ na ụba,” na Jos, isi obodo steeti ya .
Gọvanọ ahụ kwuru na nzụkọ a agaghị eleba anya naanị otu akụkụ dị oke mkpa nke akụnaụba Naịjirịa, kama ọ ga-ewepụtakwa usoro ga-eme ka ihe ndị a na-emepụta n’ubi bụrụ ezigbo akụ na ụba.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *