Take a fresh look at your lifestyle.

UNGA 77: Onye isi ala Naijiria, Muhamnadu Buhari abatala New York.

Timothy Choji, Abuja.

0 483

UNGA 77: President Buhari rutere New York

Onye isi ala Naijiria, Muhamnadu Buhari abatala New York iji sonye na nnọkọ nke iri asaa na asaa nke United Nations General Assembly.
Ndị ọrụ Naịjirịa nabatara ya n’isi ụtụtụ Mọnde na New York.
A na-atụ anya na onye ndu Naijiria ga-ekwu okwu n’ọgbakọ a na Wednesde, Septemba 21, mgbe ọ ga-ewepụta nkwupụta maka mba Naijiria.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *