Take a fresh look at your lifestyle.

Onyeisiala Buhari eduola onye isi oche onye ọka ikpe ọhụrụ n’iyi..

Timothy Choji, Abuja,deputara ya n’Igbo.

0 388

 

Onyeisiala Buhari eduola onye isi oche onye ọka ikpe ọhụrụ n’iyi.

.Onyeisiala Muhammadu Buhari aṅụla onye ọkaikpe Olukayode Ariwoola dịka onye ọkaikpe na-achị Naịjirịa.
Emere emume ịn̄ụ iyi nkenke na Mọnde na Council Chambers nke Presidential Villa, Abuja.
Osote onye isi ala Yemi Osinbajo, onye isi ndị ọrụ na President, Prof Ibrahim Gambari na Attorney General of Federation, Abubakar Malami gbara akaebe iyi.
Nke a bụ ihe na-esochi arụkwaghịm onye ọkaikpe Naịjirịa gara aga bụ Justice Ibrahim Tanko Muhammad n’ihi ahụike.
Justice Ariwoola bụ onye ọka ikpe kacha elu nke Ụlọikpe Kasị Elu,A mụrụ ya na 22 Ọgọst 1958.
Ọ bụbu onye ọka ikpe nke Ụlọikpe Mkpegharị tupu ebuli ya n’oche Ụlọikpe Kasị Elu.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *