Take a fresh look at your lifestyle.

Kpakpando BBNaija pụtara onye mmeri ugboro abụọ wuo n’  elu.

Chidi Nwoke deputara ya na Bekee.

0 588

Kpakpando BBNaija pụtara onye mmeri ugboro abụọ wuo n’  elu.

Kpakpando BBNaija n’oge gara aga, Mike Edwards ghọrọ onye mmeri nke elu ugwu, ịnọchite anya Naịjirịa na asọmpi Commonwealth ọzọ.

Edwards dị afọ 32 enweela ihe ịga nke ọma ule mba nke 2022 Commonwealth Games, nke amara aha ya dị ka XXII Commonwealth Games na Birmingham malite na Julaị a.

Mike Edwards bụ onye na-agba ọsọ nke . Ewepụtara na Africa Magic Mike Edwards bụ di, CEO na onye na-eme egwuregwu na-amaghị ka ọ ga-esi kwụsị.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *