Take a fresh look at your lifestyle.

Onye isi ndị ọrụ obodo Naijiria na-akpọ maka nrụpụta ọrụ n’uju.

Rahila Lassa deputara ya na Bekee.

0 625

Onye isi ndị ọrụ obodo Naijiria na-akpọ maka nrụpụta ọrụ n’uju.

A gwala ndị ọrụ obodo na Naịjirịa ka ha gbasie mbọ ike na-arụ ọrụ ha maka ịrụpụta  ọrụ n’uju.

.Onyeisi ndị ọrụ obodo Naịjirịa bụ Dọkịnta Folasade Yemi-Esan kpọrọ oku a n’oge ọrụ ekele pụrụiche n’Abuja iji mee mmemme ngwụcha izuụka ndị ọrụ obodo nke afọ 2022 na Naịjirịa.

Dị ka ya si kwuo, “Ọ bụghị nanị na gọọmenti chọrọ ka anyị na-arụsi ọrụ ike na ịrụpụta ihe, kamakwa Chineke chọrọ.”

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *