Take a fresh look at your lifestyle.

VON na onye mmekọ Adanian na-emekọ ihe iji kwalite Tech Start-ups, Digital Broadcasting na Africa.

0 763

Voice of Nigeria, VON na ụlọ ọrụ nkà na ụzụ Africa, Adanian Lab na-emekọ ihe iji kwalite mmalite teknụzụ na mgbasa ozi dijitalụ iji mee ka mgbanwe dijitalụ dịkwuo elu n’Africa.

Mgbe ọ na-ekwu okwu n’Abuja n’oge mbinye aka nke Memorandum of Understanding, onye isi ụlọ ọrụ VON, Mazị Osita Okechukwu kwuru na mmekorita a ga-enyere nzukọ ahụ aka ịkwalite mgbanwe dijitalụ site na mgbasa ozi na ịkwalite mmalite nkà na ụzụ ụmụ amaala Nigeria na n’ofe Africa nke ga-abụkwa n’aka nke ya ikwalite mmepe mmekọrịta akụ na ụba na kọntinent ahụ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *