Take a fresh look at your lifestyle.

N’isi obodo Naijiria,ngalaba n’ahụ maka nchịkwa e hibela atụmatụ ịgba anụ ụlọ ruru nde abụọ ọgwụ mgbọchi.

0 29

 Ọgwụ mgbochi a ga- amalite na ngalaba  ebo isii di n’ obodo Abuja bu isi obodo Naijiria.

Atụmatụ  igba  ogwu mgbochi ga ebido na nyanya n’ulo ogwu anumanu di na Abuja.

 Onye ode akwukwo oru ubi na mepe obodo Abuja  bu Mallam Abubakar Ibrahim, kwuru na- atumatu a ga enye aka ikwusi mgbasa ọrịa anu ụlọ n’arịa.

 Ode akwukwo a kowara na- mmemme  a di oke mkpa maka anu ulo na-eweta akunuba eji emepe obodo.

O kwukwara n’anu ụlọ abụghi so maka oriri naani ,kama o dikwa mkpa maka  ọ na-ewetara ndi ọrụ ugbo na mmadu dum akụna ụba.

O kwuru na ebumuche igbochi mgbasa ọrịa anu ụlọ.

Leave A Reply

Your email address will not be published.