Take a fresh look at your lifestyle.
Ramadan

Onyeisi Ivorian National Assembly Soumahoro anwụọla

0 29

Onyeisi ụlọ nzụkọ omiwu mba Ivori-Coast bụ,Amadou Soumahoro anwụọla n’ụbọchi Satọọde dika ogbara afo iri isii na asatọ.

Onye ere ka amata nkea bu onyeisiala mba Ivoria-Coast bu, Prezidenti, Alassane Ouattara.

Amadou Soumahoro bụ onye nwere agba n’ihi gbasara ndọrọndọrọ mba Ivoria-Coast ma bụrụ ezi onye nkwado nke Prezidenti Alassane Ouattara.

Ọ bụ onyeisi ụlọ omiwu kamgbe ọnwa Marchi afọ 2019,ma nọọ ọtụtụ oge n’ụlọọgwụ n’ala bekee maka ahụike ya.

Oso na ndi isi otu “Rassemblement des Républicains” (RDR), Prezidenti Ouattara’s historic party,n’afo 1994.

Leave A Reply

Your email address will not be published.