Take a fresh look at your lifestyle.
Ramadan

Moses nyere goolu n’nmeri Spartak Moscow meriri

0 27

Victor Moses nke ala Naijiria nye otu goolu ma nye aka na ọzọ mere ka otu egwu Spartak Moscow nweta nmeri,site na inye ọkpụ atọ asatara nani otu bụ ndi Ural na mpaghara Ekaterinburg Arena n’asompi Russian Premier League.

Moses nke nọbụ na otu Super Eagles mana agbara ndi otu egwu Spartak mgbara mbo ebe ọdi ukwu ihu na ndi otu ya nwetara nmeri.

Leave A Reply

Your email address will not be published.