Meningitis: Yobe sate dekọtara ọnwụ asaa,ọtụtụ ndi butere ọria
Mịnịstrị na-ahụ maka ahụike na ọrụ mmadụ na Yobe steeti edeela ọnwụ asaa ka ntiwapụ nke cerebrospinal meningitis n'obodo Potiskum na steeti ahụ.
O kwuru, sị, “Ka ọ dị ugbu a, e dekọrọ ọrịa nari abuo na iri na ano na mpaghara ahụ, gụnyere…