Kedu ihe ga-eme ego ndị mmadu n’ụlọakụ Polaris, Keystone, na Union?
Ụlọakụ etiti nke Naijiria (CBN) chụrụ ndị bọọdụ ụlọakụ Keystone, Polaris na Union maka na ha anaghị agbaso ụkpụrụ nakwa ịwụ ụlọ akụ nke etịtị, nakwa ọdịda ọchịchị na ụlọ ọrụ ha.
CBN weputara ndị ọhuru ga e were oche ịlekọta ụlọaku atọ…