Browsing Category
Egwuriegwu
CAF ahọtala ama egwuriegwu Godswill Akpabio maka asọmpi iko Confederation
Otu n’ahụ maka egwuriegwu mba Arika nke akpọrọ CAF nọrọ n’ụbọchi Wenezde mee ka amata na ha ahọpụtala ama egwuriegwu Godswill Akpabio International Stadium nke dina Uyo,isi obodo steeti Akwa Ibom,nke Naijiria dika ebe aga anọ new!-->…
Moses nyere goolu n’nmeri Spartak Moscow meriri
Victor Moses nke ala Naijiria nye otu goolu ma nye aka na ọzọ mere ka otu egwu Spartak Moscow nweta nmeri,site na inye ọkpụ atọ asatara nani otu bụ ndi Ural na mpaghara Ekaterinburg Arena n’asompi Russian Premier League.
Moses nke nọbụ!-->!-->!-->…
Oliseh etoola Iwobi maka mbọ ogbara na Leicester
Onye jibu ọkwa dika head coach ndi otu egwu Super Eagles nke ala Naijiria bụ,Sunday Oliseh,etoola Alex Iwobi maka ike ọkpara mgbe ndi otu ya zutere ndi Leicester City n’ụbọchi ụka.
Iwobi kpara ike ebe ọdi ukwu ihụ na ndi otu ya nwetara!-->!-->!-->…
Ka okwe siri gba na Premier League
Otu egwuriegwu Brentford ji ọkpụ atọ na asaghi asa dula ndi egwu Southampton,Aston Villa ji ọkpụ atọ asatara nani otu dula ndi Burnley,Chelsea na Wolverhampton Wanderers nyere onwe ha ọkpụ abụọ abụọ,Brighton&Hova Albion gbara ndi!-->…
FIFA erila Naijiria iwu maka nsogbu daputara n’ama egwuriegwu M.K.O Abiola
Site na ntuzi aka otu FIFA bu agaghi akwado nsogbu na udi obula na oge egwuri egwu,otu Committee n’ahu maka nsogbu noro na ubochi Monde rie ala Naijiria iwu maka inupusis dika nsogbu daputara oge ana aso mpi ntozu oke maka Qatar 2022!-->…
Ka aga esi gba asompi mbauwa-Qatar 2022
Otu n’ahu maka egwuriegwu mbauwa akporo FIFA emela ka amata ka oke ga esi gba n’asompi mbauwa nke Qatar 2022
Group A: Qatar, Ecuador, Senegal, NetherlandsGroup B: England, Iran, USA, Wales/Scotland/UkraineGroup C: Argentina, Saudi!-->!-->!-->…
Austin Judy mụụrụ Yul Edochie nwa
Yul Edochie na-eme ejije Nollywood depụtara n'akara soshal midia ya.
Ọ depụtara ka ụwa bia hụrụ akataka nwa nwoke nwunye ya nke abụọ aha ya bụ Judy Austin mụrụ ya.
O kwuru na aha nwa ahụ bụ STAR DIKE MUNACHIMSO YUL - EDOCHIE.
!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->…
Uru Ekwe bara nye omenala Igbo
Omenala bu odibe ndi,nke putara etu ndia si eke ekike,etu ha si agba egwu,omume ha nakwa ihe ndi ozo di iche iche.!-->…
Omenala Igbo: Uru iru mgbede bara n’ala Igbo?
Iru mgbede bụ omenala na-emetụta naanị ụmụnwaanyị n'ala Igbo mgbe gboo.
Na mgbe gboo ahụ, nwaanyị agaghị alụ di ma o rughi mgbede.
Ọtụtụ obodo na-emere ya ụmụagbọghọ ruru afọ iri abụọ maọbụ karịa.
A na-akpọ ya aha dị iche iche!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->…
Chukwueze nyere goolu chụpụrụ Bayern Munich n’asọmpi Champions League
Otu egwu Villarreal agbapula Bayern Munich n’asọmpi Champions League n’ụbọchi Tuuzde, Samuel Chukwueze nyere goolu na nkeji iri asato na asatọ ndi otu ya ji saa goolu nke ndi Bayaerm Munich yere ha n’isi mbido na agba nke abụọ.
Robert!-->!-->!-->…