Browsing Category
Naijiria
Onyeisiala Tinubu Ekeleela Akwụkwọ Akụkọ ThisDay Maka Agbamafọ Afọ Iri Atọ
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu ekeleela ndị njikwa na ndị ọrụ akwụkwọ akụkọ THISDAY maka agbamafọ iri atọ.
N'ozi ekele nke onye na-ekwuchitere onye isi ala, Maazị Bayo Onanuga, Onye isi ala jara ndị njikwa nke akwụkwọ akụkọ ahụ mma maka…
Naijiria Akwadola Mmụba Ọnụ Ego Ozi Ekwentị
Ụlọọrụ na-ahụ maka mgbasa ozi Naijiria (NCC) akwadola arịrịọ sitere n'aka Mobile Network Operators (MNOs) ka ha welie ọnụ ego e ji eme nzikọrịta ozi ekwentị ihe ruru pasenti iri ise. Mkpebi bịara n'ihi oke mmefu ego na-aga n'ihu nke ndị…
Naijiria Ewusiela Mmekọrịta Ya Na United Arab Emirates Ike
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu ekwupụtala nkwa Naijiria imesi mmekọrịta ya na United Arab Emirates (UAE) ike, na-ekwusi ike na njikọ ahụ dị mkpa maka ọganihu mba abụọ ahụ.
Onyeisiala onye gosipụtara mkpa ọ dị n'ịmekọrịta ihe iji nweta ihe…
Onyeisiala Ezutela Osote Odeakwụkwọ UN
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu ezutela osote odeakwụkwọ ukwu nke United Nations, Amina Mohammed, bụ onye nọ na mba ahụ maka njem ọrụ ụbọchị abụọ.
Onyeisiala Tinubu nwere mkparịta ụka ya na UN DSG n'ụlọ ọrụ ya na Fraịde n'ụlọ…
Onyeisiala Ekeleela Aide-de-Camp Maka Mbulielu N’Ọkwa
Onyeisiala Bola Tinubu ekeleela onye enyemaka ya Aide-de-Camp bụ ADC, n'aha mkpirisi, Col. Nurudeen Alowonle Yusuf, na mbulielu ya n'ọkwa nke ndị agha Naijiria.
Onyeisiala nọrọ na Tọzdee n'Abuja, kọwaa ADC ya, Col. Alowonle dị ka onye…
Kpachara anya maka mmanya adịgboroja, NAFDAC dọrọ ndị Naijiria aka na ntị
Onye isi ụlọ ọrụ NAFDAC bụ Prof. Moji Adeyeye, adọọla ndị Naijiria aka na ntị ka ha ghara iri ihe ọṅụṅụ adịgboroja na nke emebiela, ọkachasị n'oge Yuletide.
O kwuru na mmanya na-aba n'anya na nke adịgboroja, nri na ọgwụ na-aba ụba n'ala…
NGO enyela ihe enyemaka n’ụlọọgwụ mgbaka-isi na Yaba
Òtù Na-abụghị nke Gọọmenti (NGO), Progressive Mind International Foundation enyela ndị ọrịa ihe oriri, ihe enyemaka na ụlọ ọgwụ Federal Neuropsychiatric na Yaba, Lagos.
Provost nke ntọala ahụ, Mr Morgan Isenane, kwuru, n'oge onyinye…
Osote onye na-ekwuru ụlọ nnọchite anya na-akpọ oku maka imekọ ihe n’ijikọ oghere dijitalụ nke…
Onye osote onye na-ekwuchitere ụlọ omebe iwu bụ, Benjamin Kalu, ekwupụtala mkpa ọ dị ngwa ngwa maka mmekorita n'etiti gọọmentị na ndị na-ahụ maka teknụzụ iji mechie oghere dijitalụ na Nigeria.
N'ikwu okwu na Abuja Tech Converge 2.0, nke…
Gọvanọ Kebbi amalitela njem ekele
Aka na-achị Steeti Kebbi bụ Dọkịnta Nasir Idris ebidola njem nlegharị anya na steeti niile na mpaghara ọchịchị ime obodo iri abụọ na otu iji gosi obi ụtọ maka nnukwu nkwado ọ nwetara n'oge ntuliaka izugbe nke afọ 2023, bụ nke mere ka o doo…
Onye isi ala Bola Tinubu laghachiri Abuja.
Njem ofesi:Onye isi ala Bola Tinubu laghachiri Abuja.