Browsing Category
Azụmahịa
Ihe mere eji ere nsi akpị n’ahịa ugbua
Ndị ọkammụta sayensi na-amịpụta nsi akpị n'ụlọọrụ nnyocha ha dị na Tọkị.
Ha na-ere ya nde dọla ole ma ole na Yurop.
Ha sị na e ji ya emepụta ọgwụ na-akwụsị ahụ mgbu nakwa ọgwụ ndị ọzọ.
Otu nta nsi akpị dị ezigbo ọnụ ruru nde kwuru…
Onye isi ala Buhari na-ekwe ndị ọchụnta ego nkwa ka obi sie ha ike na ha ga-akwado ya.
Onye isi ala Buhari na-ekwe ndị ọchụnta ego nkwa ka obi sie ha ike na ha ga-akwado ya.
US Secretary awuchiela mba DR Congo
Onye US Secretary of State bụ, Antony Blinken awuchiela Kinshasa bụ isi obodo DR Congo.
Dika ọwuturu na ọdọ ụgbọelu N’Djili International Airport, Blinken zutere Prezidenti Felix Tshisekedi na ndi nnọchite anya mba abụọ a.…
Gọvanọ Oyo ewepụtala ụlọ ọrụ Sorbitol nke mbụ bụ kpoo na oyooyo na Afrika.
Gọvanọ Oyo steeti bụ Seyi Makinde, n'ụbọchị Tọzdee.....
Onyeisiala Buhari ewepụtala ụdị NNPC ọhụrụ.
Muhammadu Buhari ewepụtala ụlọ ọrụ ọhụrụ nke Nigerian National Petroleum Company Limited...
Ụlọakụ ụwa anabatala mbinye ego maka mbubata ọka na Tunisia.
Ụlọ akụ mba ụwa akwadola ego mbinye maka mbubata ọka.
Ụlọ ọrụ Dangote shuga ga-amalite nrụpụta na steeti Nasarawa.
Gọvanọ Abdullahi Sule ekwuola na ụlọ ọrụ Dangote Shuga ga-amalite.
Akụ na ụba UK bụ nke ọnụ ihe di n’ahịa ị di nnukwu elu chere ihu.
Akụ na ụba Britain nnukwu ihe egwu.
Ndị omebe iwu Naijiria na-achọ ka e guzobe ụlọ akụ azụmaahịa.
e guzobe ụlọ akụ azụmaahịa.