Onye isi ala Buhari na-ekwe ndị ọchụnta ego nkwa ka obi sie ha ike na ha ga-akwado ya.
Timothy Choji, Abuja dere ya na bekee.
Onye isi ala Buhari na-ekwe ndị ọchụnta ego nkwa ka obi sie ha ike na ha ga-akwado ya.
Onye isi ala Muhammadu Buhari na-ekwu na ndị ọchụnta ego nke usoro achụmnta ego ha dabara n’usoro dị mma ma buru isi sekpu nti n’ihe gọọmenti chọrọ ga-anọgide na-enweta nkwado zuru oke nke nchịkwa ya.
Onye isi ala, onye natara ndi njikwa nke BUA Group na State House nke onye isi oche, Abdul Samad Rabiu na-edu, kwuru na gọọmentị na-elekwasị anya n’ichepụta mbubata ihe ndi a ga-eji were nochie anya iji kwalite mmepụta ihe nke ime obodo na mbupụ ihe ndi a ga-akwalite akunauba. dịka ọ gwara ndị na-etinye ego ma o bu ndi n’achụ nta ego, ka ha mee ngwa ma rite uru nke a.
Leave a Reply