Take a fresh look at your lifestyle.

Ụlọakụ ụwa anabatala mbinye ego maka mbubata ọka na Tunisia.

Xinhua/Christopher Ojilere dere ya na bekee.

0 512

Ụlọakụ ụwa anabatala mbinye ego maka mbubata ọka  Tunisia.

Ụlọakụ mba ụwa akwadola ego mbinye $130 maka Tunisia iji nyere aka kwado mbubata ngwaahịa ọka.

Dị ka ụlọ ọrụ na-ahụ maka akụ na ụba na atụmatụ nke Tunisia si kwuo, mbinye ego a ga-enye aka iji  na-ebubata ọka wiit na ọka bali  maka oge ịkụ ihe na-abịa.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *