Browsing Category
Azụmahịa
Gọvanọ Ganduje ewepụtala ọtụtụ ụgbọ ala ọhụrụ
Aka n’achi Steeti Kano bụ Dọkịta Abdullahi Umar Ganduje ewepụtala ụgbọ ala otu nari ọgbara ọhụrụ na tagzi iri ise iji kwalite njem na steeti Kano, obodo nke abụọ na-azụmaahịa na Naịjirịa.…
Gambia toro ụkpụrụ nkwukọrịta Naijiria
Mịnịsta na-ahụ maka nzikọrịta ozi na akụ na ụba dijitalụ nke Gambia, Ousman Bah etoola nnukwu ọganihu Naijiria na usoro telecom na-ekwu na ọ ghọrọ ebe ntụaka mba ndị ọzọ.…
Akadorom akwukwo ego naira ọhụrụ –Muhammadu Buhari
Onye isi ala Naijiria Onyeisiala Naijiria, Muhammadu Buhari ekwuola na ya kwadoro akwụkwọ nde naira ọhụrụ, bụ ego obodo. N'ozi e wepụtara n'ụbọchị Sọnde, Onyeisiala mere ka ọ daa mbà na mkpebi ụlọakụ etiti…
Elon Musk azụrụla Twitter, ma gbara ndi isi ọrụ bụ ndi bụ isi ahụrụ kwaba okpu ụgbọ nwamkpi.
Elon Musk azụrụla Twitter, ma gbara ndi isi ọrụ bụ ndi bụ isi ahụrụ kwaba okpu ụgbọ nwamkpi.
Ndị nnọchi anya na-akwado ire ụlọ akụ Polaris gbasoro usoro kwesịrị ekwesị.
Ndị nnọchi anya na-akwado ire ụlọ akụ Polaris gbasoro usoro kwesịrị ekwesị.
Ogbaghara daputara n’ahịa Alaba, Legọs?
Akụkọ ruru ndi ntaakụkọ ntị ugbua bụ na ọgbaghara na-ada n'ahịa Alaba International Market dị na Legọs.
Ọnụ na-ekwuru onyeisi ndị alaba bụ Emmanuel Amaife sị na ọ bụ ndị "agboro malitere ọgbaaghara mgbe ndị ahịa gwara ha ka ha bupuchaa…
Mgbanwe dijitalụ: Akpa Gọvanọ Central Bank nke Nigeria
Gọvanọ, Central Bank of Nigeria (CBN), Mr. Godwin Emefiele e nyela ya onyinye Euroknowledge Africa Most Innovative Digital Transformation Governor of the Year Award for 2022 site na Foreign Investment Network (FIN).…
Minista FCT kwuputara ohere itinye ego na Abuja.
Minista FCT kwuputara ohere itinye ego na Abuja.
Ụlọomeiwu,ga-ekpebi ego olee ga-abụ ego mmefu nke ikpeazụ.
Ulo omeiwu,ga-ekpebi ego olee ga-abụ ego mmefu nke ikpeazụ.
Onye ndu Naijiria na-achọ njikọ azụmahịa siri ike n’etiti mba Afrika.
Onye ndu Naijiria na-achọ njikọ azụmahịa siri ike n'etiti mba Afrika.