Sen. Tahir Monguno:nkwado mmadụ na nkwado ndụ.
Sen. Tahir Monguno:nkwado mmadụ na nkwado.
Gọvanọ steeti Naịja:na-eme atụmatụ iwu ụlọ egwuregwu.
Mohammed Umaru Bago ,Gọvanọ steeti Naịja kwuru na ọchịchị ya na-eme atụmatụ iwu ụlọ egwuregwu.
Ndị ọlụsị :Steeti Anambra .
Otu ndị ọlụsị bụ Joint National Association of Persons With Disabilities (JONAPWD), ngalaba steeti Anambra arịọla…
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu:ibupụta ụgbọ ala eletrik na Naijiria.
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu ewepụtala usoro ọhụụ maka ibupụta ụgbọ ala eletrik di otu naari na Naijiria.
Kogi Steeti: APC Akpọọla Oku Ka A Nwụchie Onye SDP Bụ Ajaka
Ndị otu Kogi steeti All Progressives Congress, APC Governorship Campaign Council akpọkuola ndị uwe ojii, ngalaba…
NAFDAC:ihe egwu dị n’iji calcium carbide na-esi mkpụrụ osisi na iji uhie siji…
NAFDAC:ihe egwu dị n'iji calcium carbide na-esi mkpụrụ osisi na iji uhie siji mmanu nri.
Maazị Chuks Akamadu:Omenala na njem nleghari anya so n’ihe na-emepe obodo.
Omenala na njem nleghari anya so n'ihe na-emepe obodo.
Gọọmenti Naịjirịa ekwuola na usoro ụgwọ ọnwa ga-amalite na Eprel 1, 2024.
Gọọmenti Naịjirịa ekwuola na usoro ụgwọ ọnwa ga-amalite na Eprel 1, 2024.