Isiokwu Onyeisiala Naijiria Akwanyerela Hilda Adefarasin Ugwu. Ike Umenaba Feb 7, 2023 0 Onyeisiala Naijiria, Muhammadu Buhari etiela ezinụlọ Adefarasin aka n'obi maka ọnwụ nnukwu nne ha bụ Oriakụ Hilda…
Isiokwu Ụkọchukwu Alia Emeriela Na Ntụliaka Mmegharị Ike Umenaba Feb 3, 2023 0 Kọmitii na-ahụ maka ntuliaka mmegharị maka ọkwa gọvanọ nke All Progressives Congress (APC), na steeti Benue,…
Akụkọ na ewuewu Ụkọ Akwụkwọ Ego: Onyeisiala Buhari Ga-Ekpebi Ihe Ọzọ Ike Umenaba Feb 3, 2023 0 Onyeisiala Muhammadu Buhari n'ụbọchị Fraịde gwara ụmụ amaala Naijiria ka ha nye ya ụbọchị asaa iji dozie nsogbu ụkọ…
Isiokwu PDP Ahọpụtala Kọmitii Nlekọta Na Steeti Ekiti Ike Umenaba Feb 2, 2023 0 Kọmitii izugbe (National Working Committee) nke otu ndọrọndọrọ ọchịchị People's Democratic Party, (PDP), ewepụtala…
Azụmahịa Onyeisiala Buhari Ekwela Ụmụ Amaala Nkwa Inweta ego ọhụrụ Ike Umenaba Jan 28, 2023 0 Onyeisiala Muhammadu Buhari enyela mmesi obi ike na gọọmentị ga-ahụ na ụmụ amaala enweghị ihe mkpọbi ụkwụ…
Isiokwu Otu Achumnta Vootu Agaala Gombe Steeti Ike Umenaba Jan 26, 2023 0 Otu achumnta vootu Onyeisiala nke Labour Party agaala Steeti Gombe ịchụ nta vootu n'aka ndị bi na steeti ahụ, ma…
Isiokwu Katsina Steeti Ga-Anabata Onyeisiala Buhari Ike Umenaba Jan 26, 2023 0 Onyeisiala Muhammadu Buhari ga-amalite njem nleta ọrụ ụbọchị abụọ na Katsina Steeti dị na mgbago ugwu Naijiria na…
Isiokwu Abụbụ Ọrụ: Minista Arịọla Ndị Njem, Ụlọ Ọrụ Ụgbọ Elu Mgbaghara Ike Umenaba Jan 25, 2023 0 Mịnịsta na-ahụ maka njem ụgbọ elu na Naijiria, Hadi Sirika arịọla ndị njem na ụlọ ọrụ ụgbọ elu arịrịọ, ndị njem ha…
Isiokwu Onyeisiala Buhari Emepeela Okporo Ụgbọ Oloko Lagos Ike Umenaba Jan 24, 2023 0 Onyeisiala Muhammadu Buhari nọrọ Tuzdee mepee okporo ụgbọ oloko Lagos Blue Rail Line agba nke izizi ya, ma gbaa…
Isiokwu Onyeisiala Buhari Ga-Agbaghe Ihe Nrụpụta Ọkụ Latrik Na Kano Steeti Ike Umenaba Jan 24, 2023 0 Onyeisiala Naijiria, Muhammadu Buhari ga-aga njem ụbọchị abụọ na steeti Kano, ebe ọ ga-agbaghe ihe nrụpụta ọkụ…