ejije na njem nlegharị anya Naijiria arịọla ka e weghachi ya ihe ọdịnaala ndị e kwakọọrọ na Britain. Chigo Jul 6, 2022 0 Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa ozi gwara gọọmentị Britain ka ha zaa arịrịọ gọọmentị Naịjirịa.
Agụmụakwụkwọ NGO na-ekpughere nyocha gbasara mmụta umunwatakịrị. Chigo Jul 6, 2022 0 Ihe mmalite mmepe nwatakiri.
Omenala Mmega ahụ na-egbochi ịba: Kano na-achọ ruru umuaka nde iri na abụọ. Chigo Jul 6, 2022 0 Mmega ahụ na-egbochi ịba.
Azụmahịa Ụlọ ọrụ Dangote shuga ga-amalite nrụpụta na steeti Nasarawa. Chigo Jul 6, 2022 0 Gọvanọ Abdullahi Sule ekwuola na ụlọ ọrụ Dangote Shuga ga-amalite.
Ahụike Ndị agha Naijiria na-enye mmadụ puku mmadụ anọ na Sokoto ọrụ ahụike n’efu. Chigo Jul 6, 2022 0 Ndị agha Naịjirịa Isi ụlọ ọrụ ngalaba 8 enyela ihe karịrị puku mmadụ anọ.
Naijiria Naijiria, EU enwetala mmekọ maka ọrụ ụbi ogbara ohuru. Chigo Jul 6, 2022 0 Ndị otu European Union na-etinye ego ruru ijeri euro 1.3 n'ọrụ ugbo Naịjirịa.
Isiokwu Ndị nche onyeisiala chụpụrụ ndi mwakpo na Steeti Katsina . Chigo Jul 6, 2022 0 Ndị nche onyeisiala chụpụrụ mwakpo na Katsina steeti.
Akụkọ na ewuewu Ụlọ ọrụ mgbochi ọgwụ ọjọọ na-egbochi heroin si South-Afrika. Chigo Jul 5, 2022 0 Ndị na-arụ ọrụ nke ụlọ ọrụ na-ahụ maka mgbochi ọgwụ ọjọọ na Naijiria.
Naijiria US kwughachiri nkwa maka ọdịnihu Naijiria. Chigo Jul 5, 2022 0 Mba Amerika ekwughachila nkwa ịkwado Naijiria n'ụzọ ya iji nweta ọdịnihu ziri ezi.
Mba ụwa Iju mmiri Sydney: Ọtụtụ puku ka gwara ka ha pụọ. Chigo Jul 5, 2022 0 ọtụtụ puku mmadụ ka ha kwapụ n'ụlọ ha n'ihi oke mmiri ozuzo.