Afịrịka Ọgbakọ ụmụnwanyi na-emepe na Addis Ababa Ethiopia. Chigo Oct 27, 2023 0 Ọgbakọ ụmụnwanyi nke ndi welitere isi emeghewo na Addis Ababa Ethiopia na oku nke mba Africa iji kwalite ka ha…
Azụmahịa (NDIC)etoola ndị ọka ikpe maka mbọ ha. Chigo Oct 27, 2023 0 (NDIC)etoola ndị ọka ikpe maka mbọ ha.
Egwuriegwu Osimhen na-aga n’ihu na mgbake na Naijiria. Chigo Oct 27, 2023 0 Onye ọtuegwuregwu bọọlụ Napoli Victor Osimhen nọ na Naijiria na-aga n'ihu na mgbake ya na mmerụ ahụ ọ nwetara n'oge…
Ahụike Ndị ọkachamara na-arụkọ ọrụ ọnụ kwuru ka akwụsị ịṅu ogwu etu ekwesighi ekwesi na… Chigo Oct 27, 2023 0 Onye isi oche nke National Drug Law Enforcement Agency (NDLEA), General Buba Marwa RTD, bụ onye mere nkwupụta a na…
Ọrụ ugbo na gburugburu ebe obibi ASA 2023: Sterling Bank enyefere N1bn nye ndị na-emepụta nri>oru ugbo. Chigo Oct 27, 2023 0 Sterling Bank na-ekwu na ọ na-enye ndị ọrụ ugbo na-emepụta ihe otu ijeri naira na nnọkọ Agric Summit Africa, ASA,…
ejije na njem nlegharị anya Onye ejije Nollywood a ma ama bụ Charles Okafor na ya alọghachila ọzọ. Chigo Oct 27, 2023 0 Charles Okafor bụ onye ejije Nollywood a ma ama nakwa onye na-ahazi ejije. Ọ chawapụtara n'agbata afọ 1995 na…
Mba ụwa Onye isi ala China mbụ bụ Li Keqiang anwụọ ka ọ gbara afọ iri isii na asatọ. Chigo Oct 27, 2023 0 Onye isi ala China mbụ bụ Li Keqiang anwụọ ka ọ gbara afọ iri isii na asatọ.
Isiokwu Gọvanọ Radda na-achọkwu ndị agha na steeti Katsina. Chigo Oct 27, 2023 0 Gọvanọ Katsina steeti bụ Dọkịta Dikko Umar Radda akpọọla oku ka e nyekwuo ndị agha na steeti ahụ. O kwuru nke a…
Ahụike Ndị NDLEA ewepụtala usoro ije n’ ụlọ akwụkwọ na-arụkọ ọrụ iji luso iji ọgwụ ike ọgụ. Chigo Oct 20, 2023 0 Ndị NDLEA ewepụtala usoro ije n’ ụlọ akwụkwọ na-arụkọ ọrụ iji luso iji ọgwụ ike ọgụ.
Ọrụ ugbo na gburugburu ebe obibi Steeti Anambra :Maazị Jude Nwankwo, agwala ndị ọrụ ugbo ka ha malite iweta ihe ubi. Chigo Oct 20, 2023 0 Steeti Anambra : Maazị Jude Nwankwo, agwala ndị ọrụ ugbo ka ha malite iweta ihe ubi