Akụkọ na ewuewu Burna Boy ga-agu egwu na mmemme ‘Lagos Loves Damini’ CHIDI IGWE Dec 23, 2022 0 Onye oti egwu eji Burna Boy mara ga-eti egwu na mmemme 'Lagos Loves Damini' n’aabali mbu nke onwa Jenụwarị,afo 2023…
Akụkọ na ewuewu Ala ọmajiji egbuola mmadụ abụọ, kpasasịa igwe oku na California CHIDI IGWE Dec 21, 2022 0 Mmadụ abụọ nwụrụ ma ọ dịkarịa ala iri na abụọ ndị ọzọ merụrụ ahụ mgbe oke oke ala ọmajiji dị 6.4 dara oke osimiri…
Akụkọ na ewuewu Zelenskiy gara US, ka oga zute Biden CHIDI IGWE Dec 21, 2022 0 Onye isi ala Ukraine Volodymyr Zelenskiy na-aga United States iji zute Onye isi ala Joe Biden wee gwa Congress okwu…
Isiokwu Gọọmenti Kogi steeti chọro ka etininyekwuo ego maka ngalaba ugbo CHIDI IGWE Dec 21, 2022 0 Ndị na-ahụ maka ndị ọrụ ugbo obere n’ala Naijiria, ActionAid, kọmitii mmefu ego na Kogi, akpọkuola Gọọmenti Kogi…
Akụkọ na ewuewu Elon Musk ga-agbada dị ka onye isi Twitter CHIDI IGWE Dec 21, 2022 0 Billionaire Elon Musk ekwuola na ya ga-agbada dị ka onye isi ụlọ ọrụ Twitter Inc ozugbo ọ chọtara onye ga-anọchi…
Akụkọ na ewuewu Saudi akwụghachila Naijiria ihe karịrị otu nde naira maka ọrụ adịghị mma CHIDI IGWE Dec 21, 2022 0 Ụlọ ọrụ National Hajj Commission of Nigeria, (NAHCON) enwetala ego ruru puku narị ise na iri anọ na abụọ, Riyal…
Akụkọ na ewuewu Onye isi ụlọ omebe iwu Taraba steeti, Kunini agbaala arụkwaghịm CHIDI IGWE Dec 21, 2022 0 Onye isi oche ndị omeiwu nke Taraba State House of Assembly, Right Honorable Joseph Albasu Kunini na Wednesde…
Akụkọ na ewuewu Onyeisiala Buhari enyefela iwu ego ọhụrụ iji kwado Budget 2023 CHIDI IGWE Dec 21, 2022 0 Onye isi ala Naijiria, Muhammadu Buhari enyefela iwu gbasara ego ọhụrụ, 2022 n'ụlọ ndị omebe iwu.…
Ahụike “Ọ bụghị gọomentị Abia steeti kwesiri ịkwụ ndị dọkịta ABSUTH ụgwọ” CHIDI IGWE Dec 21, 2022 0 Otu jikọrọ ndị dọkịnta ekwuola na ha ga-aga abụbụọrụ n'ebe na Naịjirịa niile maọbụrụ na gọọmentị Abia steeti…
Akụkọ na ewuewu Etu ị ga-esi mata akwụkwọ naịra ọhụrụ adigboroja CHIDI IGWE Dec 21, 2022 0 Ụlọakụ etiti akọwala ihe njirimara dị icheiche mmadụ ga-eji mata ego naịra ọhụrụ nke ezigbo na nke adịgboroja.…