Akụkọ na ewuewu Peter Obi kwere nkwa na ya ga-ebuga Naijiria n’ọkwa dị elu CHIDI IGWE Jan 11, 2023 0 Onye na-azọ ọkwa onyeisiala na Labour Party (LP) bụ Peter Obi, ekwela nkwa na ya ga-edozi Naijiria wee weta ya…
Akụkọ na ewuewu 2023: Onye na-azọ ọkwa Gọvanọ PDP Na Nasarawa ekwela nkwa ndị ntorobịa, inye ụmụ nwanyị… CHIDI IGWE Jan 11, 2023 0 Onye na-azọ ọkwa gọvanọ steeti Nasarawa nke Peoples Democratic Party (PDP) na ntuliaka na-abịa n'afọ 2023, Dr.…
Akụkọ na ewuewu Ndị uweojii anwụchiela ndị na-atụ mgbere nwa na Port Harcourt CHIDI IGWE Jan 11, 2023 0 Ndị uweojii n’Steeti Rivers anwuchiela mmadụ anọ ndị ha sị ji ụmụaka a mụrụ ọhụrụ atụ mgbere. Dịka ndị uweojii…
Akụkọ na ewuewu Nigerian Immigration Service achụọla mmadụ anọ ma butuo ọkwa ndị ọzọ maka nrụrụaka CHIDI IGWE Jan 10, 2023 0 Ụlọ ọrụ Nigeria Immigration Service (NIS) ebutuola ọkwa ndị otu ha mmadụ iri na anọ ma rie mmadụ iri abụọ na abụọ…
Akụkọ na ewuewu Peace Anyiam-Osigwe, onye Nollywood a ma ama alaala mmụọ CHIDI IGWE Jan 10, 2023 0 Peace Ogechi Anyiam-Osigwe, nwa ada mmepụta ejije Nollywood mara ama, alaala mmụọ. Nwa ada Anyiam-Osigwe bụ onye…
Akụkọ na ewuewu Atiku kwuputara nchegbu maka mwakpo ụgbọ oloko Edo steeti CHIDI IGWE Jan 9, 2023 0 Onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke People’s Democratic Party, Atiku Abubakar, ekwupụtala nchegbu maka mwakpo ọhụrụ a…
Akụkọ na ewuewu Ọtụtụ mmadụ ka idei mmiri metụtara na FCT – FEMA CHIDI IGWE Jan 9, 2023 0 Ụlọ ọrụ Federal Capital Territory Emergency Management Agency (FEMA), kwuru na idei mmiri metụtara ihe dị ka mmadụ…
Akụkọ na ewuewu Ọrụ ugbo ga-enye aka ibutu oke ọnụ ihe oriri – Iwuanyanwu CHIDI IGWE Jan 9, 2023 0 Otu onye okenye steeti bụ Chiifu Emmanuel Iwuanyanwu kpọkuru ndị Igbo ka ha kwalite ọrụ ugbo na mpaghara ha iji…
Egwuriegwu Iwobi agaghi agbanwu boolu izu atọ maka mmerụ ahụ CHIDI IGWE Jan 9, 2023 0 Everton ekwenyela na Alex Iwobi agaghị eme egwuregwu n'ime izu atọ na-abịa mgbe ọ merụrụ ahụ akwara n'oge mmeri FA…
Akụkọ na ewuewu Mmadụ iri ato na otu ka ndị ekperima tọọrọ n’ọdọ ụgbo oloko Edo Steeti –… CHIDI IGWE Jan 9, 2023 0 Akụkọ na-ekwu na ọtụtụ ndị ojiegbe a na-eche na ha bụ ndị ọchịehi wakporo ma tọrọ ọtụtụ mmadụ n'ọdọ ụgbọ oloko dị…