Akụkọ na ewuewu VP Shettima na-eru uju maka ọnwụ Chief Edwin Clark CHIDI IGWE Feb 19, 2025 0 Osote onye isi ala Kashim Shettima ekwupụtala mwute dị ukwuu maka ọnwụ onye okenye steeti bụ Chief Edwin Clark,…
Akụkọ na ewuewu NDLEA agbapela ụlọ obibi mbụ na Naijiria CHIDI IGWE Feb 19, 2025 0 Gọọmenti Naijiria ewepụtala ụlọ ọrụ National Drug Law Enforcement Agency (NDLEA) nke mbụ na Yola, Adamawa State,…
Akụkọ na ewuewu Mba Amerịka ga-achụla ọtụtụ ndị Naịjirịa CHIDI IGWE Feb 19, 2025 0 Gọọmenti mba Amerịka ekwuola na ha ga acgụla mmadụ nari abụọ na otu dịka Onyeisiala Donald Trump na-aga n’ihu ibu…
Akụkọ na ewuewu Mmadụ niile nọ n’ụgbọelu ahụ kụkpọrọ n’ọdụụgbọelu Toronto ji ndụ ha pụta CHIDI IGWE Feb 19, 2025 0 Akụkọ ekwuola na mmadụ niile na-eme njem na ndị ọrụ ụgbọelu ahụ kụkpọrọ n’ọdụụgbọelu Toronto Pearson Airport dị na…
Akụkọ na ewuewu Trump ataala Yukren ụta maka ịmalite agha ha na mba Rọshịa CHIDI IGWE Feb 19, 2025 0 Onyeisiala mba Amerịka bụ Donald Trump arụọla ogbo ya nke Yukren bụ Volodymyr Zelensky aka maka ikwu na akpọghị ha…
Akụkọ na ewuewu Onyeisiala ezigala ozi nkasiobi nye ezinaụlọ Edwin Clark lara mmụọ CHIDI IGWE Feb 19, 2025 0 Onyeisiala Naịjirịa Bola Tinubu ezigala ozi ịtị aka n'obi nye ezinaụlọ Edwin Clark nwụrụ anwụ. Bola Tinubu mere…
Akụkọ na ewuewu Steeti Kano etinye otu ijeri naira n’ịkwalite onodu mmiri CHIDI IGWE Feb 17, 2025 0 Gọọmenti Kano steeti ejirila ihe karịrị out ijeri naira zụta pọmpụ mmiri iri dị elu iji megharịa usoro mmiri na…
Akụkọ na ewuewu VP Shettima eruola uju maka onwu Late Pa Adebanjo CHIDI IGWE Feb 17, 2025 0 Osote onye isi ala Kashim Shettima ekwupụtala mwute maka ọnwụ otu n'ime ndị isi Afenifere, Pa Ayo Adebanjo, bụ onye…
Afịrịka Ndịagha nnupuisi na DR Kongo akpachiela obodo ọzọ na mba ahụ CHIDI IGWE Feb 17, 2025 0 Ndịagha nnupuisi M23 akpachiela ma nwere ọnọdụ n’obodo Bukavu, obodo kachasị ibu na mpaghara ọwụwa anyanwụ mba DR…
Nka na Ụzụ South Korea kwụsịtụrụ nbudata DeepSeek n’ihe gbasara nchekwa data CHIDI IGWE Feb 17, 2025 0 Ndị ikike nchekwa data South Korea kwụsịtụrụ nbudata ọhụrụ nke ngwa China AI DeepSeek n'ihi anaghị erube isi n'iwu…