Akụkọ na ewuewu Onyeisi APC na-arụ ndị PDP n’ọkwa ndọrọndọrọ ọchịchị CHIDI IGWE Jan 15, 2024 0 Osote odeakwụkwọ otu pati All Progressives Congress (APC) bụ Maazị Nze Duru, enyela ndị Peoples Democratic Party…
Akụkọ na ewuewu Ụlọ ọrụ PR nke Nigeria ga-eguzobe Kansụl ọhụrụ CHIDI IGWE Jan 15, 2024 0 Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa ozi na National Orientation, Mohammed Idris ga-aṅụ iyi na ọgbakọ ọchịchị ọhụrụ nke ụlọ…
Ahụike Cross River adila nkwadobe maka nwakpo ọria ọgbụgbọ CHIDI IGWE Jan 15, 2024 0 Gọọmenti Krọs Riva steeti ebulila iweta ọrịa ọgbụgbọ na-efe efe na mpaghara Obubura na ọchịchị Biase nke steeti…
Akụkọ na ewuewu Prezidenti Tinubu ekwela nkwa ikwado mpaghara Niger-Delta CHIDI IGWE Jan 15, 2024 0 Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu ekwupụtala nkwado maka mmezu zuru oke nke ọrụ na mmemme nke ga-eweta mmepe…
Afịrịka Bọọlụ aka: Naịjirịa ewepụtala aha mmadu iri na isii maka iko mba Afrịka CHIDI IGWE Jan 15, 2024 0 Onye isi nkuzi ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwoke Naịjirịa bụ Rafiu Salami ekwupụtala ndị otu ikpeazụ ya nwere mmadụ…
Agụmụakwụkwọ JAMB bidoro ndebanye aha UTME 2024/2025 CHIDI IGWE Jan 15, 2024 0 Joint Admission and Matriculation Board, JAMB, ga-amalite na Mọnde Jenụwarị 15th ndebanye aha maka ule 2024/2025…
Akụkọ na ewuewu VP Shettima ga-anọchi anya Naijiria na ọgbakọ World Economic Forum CHIDI IGWE Jan 15, 2024 0 Osote onye isi ala Kashim Shettima apụọla Abuja ịnọchite anya Naijiria na ọgbakọ 2024 kwa afọ nke World Economic…
Akụkọ na ewuewu Kedu ihe ga-eme ego ndị mmadu n’ụlọakụ Polaris, Keystone, na Union? CHIDI IGWE Jan 15, 2024 0 Ụlọakụ etiti nke Naijiria (CBN) chụrụ ndị bọọdụ ụlọakụ Keystone, Polaris na Union maka na ha anaghị agbaso ụkpụrụ…
Afịrịka Etu Asompi bọọlụ mbụ Naịjirịa n’asọmpi AFCON 2024 siri gaa CHIDI IGWE Jan 15, 2024 0 Asọmpi AFCON 2024 a na-agba na mba Ivory Coast bidoro ụnyaahụ bụ abali iri na atọ nke onwa Jenụwarị 2024.…
Akụkọ na ewuewu Lee ihe ụlọorụ ndị agha Naịjirịa kwuru maka onye agha nwaanyị sịrị na ndị isi ya… CHIDI IGWE Jan 15, 2024 0 Ndị agha Naịjirịa e tinyela ọnu n'ihe onyonyo na-efegharị ebe niile bụ nke gosiri otu onye agha nwaanyị ka ọ…