Afịrịka Otu CAF ahaziela mba ga-ezute ibe ha n’asọmpi AFCON 2025 CHIDI IGWE Jan 29, 2025 0 Otu na-ahụ maka egwuregwu n’Afrịka bụ Confederation of African Football (CAF) ahaziela usoro a ga-eji gbaa asọmpi…
Akụkọ na ewuewu Osote onyeisiala bụ Shettima gara Kogi steeti CHIDI IGWE Jan 27, 2025 0 Osote onye isi ala Kashim Shettima na Mọnde rutere Lokoja, isi obodo Kogi steeti na njem otu ụbọchị na steeti ahụ.…
Akụkọ na ewuewu Afe Babalola ewezugala akwụkwọ ọ gbara Dele Farotimi n’ụlọikpe CHIDI IGWE Jan 27, 2025 0 Onye nwee Mahadum Afe Babalola dị n’Ekiti Steeti bụ Aare Afe Babalola ewezugala akwụkwọ niile ọ gbara n’ụlọikpe…
Ahụike Goomenti Etiti na-ekwusighachi nkwa na mkpochapụ ịba CHIDI IGWE Jan 27, 2025 0 Gọọmenti etiti Naịjirịa ekwughachila nkwa ya iji kpochapụ ịba dị ka ihe kacha mkpa n'okpuru ọchịchị Onye isi ala…
Afịrịka Ndị mmadụ agbaala ọsọ dịka ndịagha nnupụisi kwuru na ha ewerela obodo CHIDI IGWE Jan 27, 2025 Ndịagha nnupụisi si n’otu M23 kwuru na ha ewerela obodo Goma dị na mpaghara ọwụwa anyanwụ mba Kongo. Ndị bi ebe…
Omenala Mgbawa ụgbọ mmanu: Onye ndu Naijiria na-eduzi ụlọ ọrụ na iwu okporo ụzọ CHIDI IGWE Jan 27, 2025 0
Afịrịka Onyeisiala agawala Tanzania maka ọgbakọ African Energy Summit CHIDI IGWE Jan 27, 2025 0 Onyeisiala bu,Bola Tinubu agawala mba Tanzania maka ọgbakọ African Energy Summit a ga-eme n’isi obodo ahụ bụ Dar es…
Afịrịka Ghana: Mahama meriri, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Bawumia kwetara na e meriri ya CHIDI IGWE Dec 9, 2024 0 Onye osote onye isi ala Ghana na onye ndọrọndọrọ pati na-achị achị, Mahamudu Bawumia, kwetara mmeri Sọnde n'aka…
Ahụike Kpachara anya maka mmanya adịgboroja, NAFDAC dọrọ ndị Naijiria aka na ntị CHIDI IGWE Dec 9, 2024 0 Onye isi ụlọ ọrụ NAFDAC bụ Prof. Moji Adeyeye, adọọla ndị Naijiria aka na ntị ka ha ghara iri ihe ọṅụṅụ adịgboroja…
Ahụike NGO enyela ihe enyemaka n’ụlọọgwụ mgbaka-isi na Yaba CHIDI IGWE Dec 9, 2024 0 Òtù Na-abụghị nke Gọọmenti (NGO), Progressive Mind International Foundation enyela ndị ọrịa ihe oriri, ihe enyemaka…