Akụkọ na ewuewu EU, ASEAN na-enwe nnọkọ mbụ CHIDI IGWE Dec 14, 2022 0 Otu European Union na Association nke Ndịda Ebe Ọwụwa Anyanwụ Eshia (ASEAN) na-ezukọ maka nnọkọ mbụ ha na Wednesde…
Isiokwu Gbajabiamila esorola Wike nuria na mmemme ncheta ọmụmụ ya CHIDI IGWE Dec 14, 2022 0 Ọnụ n’ekwuru ụlọ nzukọ omiwu bụ, Femi Gbajabiamila esonyerela akan’achi Steeti Rivers bụ, Nyesom Ezenwo Wike,na…
Akụkọ na ewuewu Argentina meriri Croatia iji ruo ngwụcha iko mba ụwa CHIDI IGWE Dec 14, 2022 0 N'asọmpi na-awụ akpata oyi n'ahụ n'ọgbọ egwuregwu Lusail, Lionel Messi nke Argentina na Julian Alvarez jikọtara ọnụ…
Afịrịka Cyril Ramaphosa agbalahụla nchụpụ n’ọkwa ya na Saụt Afrịka CHIDI IGWE Dec 14, 2022 0 Ndị ụlọ omeiwu mba Saụt Afrịka nọ n’ọgbakọ ha pụrụiche taa bụ Tuzde tụọ vootu ma jụ usoro mmalite nchụpụ onyeisiala…
Azụmahịa Ndị uweojii ahụla nwoke nwe ọtụtụ akpa naịra ochie na-efegharị na soshal mịdịa CHIDI IGWE Dec 14, 2022 0 Ndị uweojii na Benue Steeti akọwaala ihe gbasara akwụkwọ ego naịra merela ochie nke a hụrụ n'ogige ndị ndị uweojii…
Agụmụakwụkwọ Ulọikpe amaala mmadụ atọ ikpe ọnwụ maka ịwakpo nwata akwụkwọ mahadum na Naịjirịa CHIDI IGWE Dec 14, 2022 0 Otu ụlọikpe ukwu dị n’Ilorin, Kwara Steeti, amaala mmadụ atọ ikpe ọnwụ dịka e kpebiri na ha wakporo nwata akwụkwọ…
Akụkọ na ewuewu Naijiria na-azụ ndị mmadụ na-enwe nchegbu tupu ọpụpụ ogige CHIDI IGWE Dec 13, 2022 0 Otu narị mmadụ na-eche nche n'ofe ogige dị iche iche na Naịjirịa enwetala ngwa mmalite n'aka gọọmentị etiti.…
Isiokwu Etu m ga-esi kwụsị nsogbu na ndọrọndọrọ ndị Ipob – Atiku Abubakar CHIDI IGWE Dec 13, 2022 0 Atiku Abubakar, bụbu osote onyeisiala Naịjirịa, ekwuola etu ọ ga-esi kwụsị ndị mmadụ na mpaghara Naịjirịa dị…
Isiokwu Mwakpo ndị ‘bandit’ ga-abụ ihe ochie ma m banye n’ọchịchị –… CHIDI IGWE Dec 13, 2022 0 Bola Ahmed Tinubu, onye ji ọkọlọtọ ndị 'All Progressives Congress' (APC) azọ ọkwa Onyeisiala Naịjirịa ekwuola na ya…
Akụkọ na ewuewu Etu osi aga bu bu ineba aha n’mpaghara owuwanyanwu Naijiria-INEC CHIDI IGWE Dec 13, 2022 0 Ụlọọrụ na-ahazị ntuliaka na Naịjirịa bụ 'The Independent National Electoral Commission (Inec)' zipụtara ozi na ha…