Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kelere Ndị Otu Kraịst maka emume ekeresimesi.
Chigo deziri ya n'Igbo.
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kelere Ndị Otu Kraịst maka emume ekeresimesi. Ma na-ekwu na ọchịchị ya ga-anọgide dozie ihe isi ike dị ugbu a tinyekwara ibelata nhụjuanya nke ndị Naijiria.
N’ịkwalite Ndị Kraịst n’ụbọchị ekeresimesi, Onyeisi ahụ kwuru na ekeresimesi bụ oge pụrụ iche n’afọ maka mmadụ nile karịsịa ka Ndị Kraịst na-eme emume olileanya na mgbapụta bụ ihe e ji amata ndụ Jizọs Kraịst.
Leave a Reply