Take a fresh look at your lifestyle.

Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu enwetala ihe karịrị ijeri $15 :Mịnịsta nke mgbasa ozi kwuru.

Chigo deziri ya n'Igbo.

0 308

Mohammed Idris Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa ozi na mba Naijiria,

na-ekwu na Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu enwetala ihe karịrị ijeri $15 na nkwa itinye ego ozugbo nke mba ofesi sitere na mba dị iche iche na ụlọ ọrụ n’oge njem mba ụwa ya, dịka akụkụ nke mbọ iji mepee ntinye ego na mba Afrika kacha nwee ọnụ ọgụgụ.

 

Onye ozi ahụ kwuru na ntinye aka nke Onye isi ala gosipụtara ikike nke Naijiria ma gosipụta nkwa ya n’ịbụ onye na-ahụ maka ọrụ na onye na-emekọ ihe ọnụ na mpaghara ụwa.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *