Take a fresh look at your lifestyle.

Layo Okeowo:LCCI ga-agbalisi ike n’ ọrụ.

Chigo deziri ya n'Igbo.

0 302

Layo Okeowo ,ekwupụtala na exco ọhụrụ nke ụlọọrụ ahụ ga-elekwasị anya na nkwado dabere na  mkpalite sitere na  ohanaeze.Nwamadi a onye ahọpụtara ọhụrụ ka  osote onye isi oche nke ụlọ ọrụ azụmaahịa na ụlọ ọrụ Lagos.

Okeowo mere ka a mara nke a n’oge nnabata na nyocha nke ndị isi ụlọọrụ LCCI ọhụrụ na Legọs.

O kwuru na oge eruola ka etinye uche n’ịkwụsị ihe ịma aka azụmahịa na  ezinụlọ na obodo a.

Okeowo, bụkwa onye njikwa ụlọ ọrụ FAE Limited, kọwara na LCCI exco ọhụrụ ga-agbasi mbọ ike maka azụmaahịa dịka onye isi na ngalaba ahaziri ahazi na Naijiria.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *